oyoo

11 Plays

29 Jun 2020

yo oyoo ele oyo pasagodu kam kolu gi ife m kosialu gi ife nwanne m duo gi ife baby I makwa kita I na emem ife Nwa I Jim nolu I na lum ife chegodu okwa ha si.na afa gi bu ifunanya eziokwu makachi ahurum gi nanya Chukwu aluka Nwa bu Nwa nlecha m ga la gi na oloma udala mmicha onye Igbo na ewun ka o bu onye ocha m gaghi kpa gi ball aburom okocha pink lips di gi na onu na ebum ka mmanya ocha spend my money on you ego ndi ocha afa nne gi gbalu gi bu chiamaka o gi bu last born ya mere na I na eme nlecha Asa ozugbo m fulu gi isim na gbaka I nwe aka oma container abata

1 Comments

Leave a comment

4 years ago

You may also like