Princess Chikaodili Okoli

A.B.M (All Bout (13:26)

Princess Chikaodili Okoli
A.B.M (All Bout (13:26)

8 Plays

15 Oct 2021

ouo iieya!!!! aru na emezi nuo!!! yeah!! ife na emezi na obodo anyi ona ogba anyamiri ofu onye ekwe ro ka anyi biri mana anyi na enwe ndidi echem na asi na eluwa bu ibiri kambiri mana ndi ochichi anyi bere ka ihe sie ike we di ka mgbidi nwane m ife anya furu na uwa na emezi all men na amazi jiji yeah on God we put all things on God ikpozie your son na phone osi gi na odikwa ya surprise ife na emezi na obodo biakwuru yasarum my plans but with sure client as far as we are on this planet chukwu ga enye anyi the talent to show our self before our parents anyi ga erurriri na the palace and that is our targets and to our government we pledge Nigeria with our strength please don't forget ichuba oru na Nigeria asi gi kwuru na gate. iga nokwa ebe ahu onye ozo eme gi overtake bad bad news everyday that is what we get na ife na esi ike na obodo aburo for the big men's listen to the poor men's iga e feel thir pains ifenine a na erere na Nigeria adi enweta the gain. na uwa kita ana anu pure water 10# ka na echekwa for promise nine nyewere kemgbe we never see the change

1 Comments

Leave a comment

You may also like