VICTOR DANIELZ
VICTOR DANIELZ

Good Samaritan

Good Samaritan

4 Plays

12 Dec 2021

ngbe iwetere kwaranu ha ga gbala bia mo di kwara gi iga afu ya ma ncha good Samaritan,i ka kwa mu enyi enyemaka mana owe reason nji eme as if odiri mu na ka maodiri gi taa, check ma ewe onye i ga ahu i buti ike taa,akpo gi nkpu di ka ahuhu ana amu umu mmadu dika ahiriokwu obugi ihe nile na emuke emuke bu olaedo owere nti nuru danielz na ekwu okwu (ogwu be ya na onu) nyem,nyem,nyem eji ya abu ogaranya nam nam nam owe ndi bu agu na ya ijiri show love ,asi mu gi enyela maka onye na enye bu onye elekwe na etiyere oka nma izara stingy,rea ego gi isi ada gi gee manchi believe me chi na ejikwa eji mgbe i ga ahota bu mgbe iga gi azulidi maggi ogi gi na olu,ha ga akosa gi were ego ha gosi gi ego iwufuru ha na isii then no nkasi obi mgbe ahu ga iga ama na i kwola aka tire okuku aki

1 Comments

Leave a comment

2 years ago

You may also like